letras.top
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

letra de ihunanya (the love song) - the cavemen

Loading...

[pre-chorus]
mgbe ihunanya a bia o
tutu udo anyi n’ele a bia o
mgbe ihe anyi choro a bia o
we will keep jamming
mgbe ihunanya a bia o
tutu udo anyi n’ele a bia o
mgbe ihe anyi choro a bia o
we will keep jamming
we will stay jamming

[chorus]
eh egwu ihunanya
egwu ihunanya o ihunanya
ah egwu ihunanya
egwu ihunanya o ihunanya
gbara m egwu ihunanya
egwu ihunanya o ihunanya
ah ah ah ihunanya
egwu ihunanya o ihunanya
ka anyi nwee ahuhuli
bia gbara m egwu o
egwu ihunanya
ka anyi nwee ahuhuli
bia gbara m egwu o
egwu ihunanya
[pre-chorus]
mgbe m noo na-anyi nwere obi uto
tutu udo anyi n’ele a bia o
mgbe ihe anyi choro a bia o
we will keep jamming
we will stay jamming

[chorus]
eh egwu ihunanya
egwu ihunanya o ihunanya
ah egwu ihunanya
egwu ihunanya o ihunanya
gbara m egwu ihunanya
egwu ihunanya o ihunanya
ah ah ah ihunanya
egwu ihunanya o ihunanya

[outro]
egwu ihunanya o ihunanya
egwu ihunanya o ihunanya
egwu ihunanya o ihunanya
egwu ihunanya o ihunanya
egwu ihunanya o ihunanya

letras aleatórias

MAIS ACESSADOS

Loading...