letras.top
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

letra de egbon - masterkraft

Loading...

[intro]
master
yeah

[pre-chorus]
nwa, onwe ka odi
nwa bia na level anyi ma ebi ị no
wepu aka na cable ọ n’ada oku
kupulu di mata n’o di oke onu
pasa, okwa ife’m n’eribu ka ịji eme ọnụ
ọ kwa nwa ị na anwụrụ ka’m n’añu onu
ya ka ị ji akụ’m anya ka ọ my fault
nwa pasa godi ka’m buo gi ọlụ

[chorus]
osi’m
egbon!!
ị mana ị bu senior man
egbon
m taa gi ife(egbon)
a bụrọ’m a minute man(egbon)
ọ sịm
egbon!!
ị mana ị bu senior man (egbon)
m pia gi oku (egbon)
ọ chọrọ one minute man
egbon
[post-chorus]
brother sunny onye ụlụani
phyno fino onye ụlụani
aunty shade onye ụlụani
masterkraft eze ụlụani

[verse]
face down ass up
nọ lụ mu n’ụkwụ ka laptop
face down back up
salụ mele nwoke bankrupt
ị na apali’m ka pilot
ọ kwa onye nwe ulo bu landlord
m si ya ọ msi na azu, osi’m why not?
o hitibelumhigh note

[chorus]
osi’m
egbon!!
ị mana ị bu senior man
egbon
m taa gi ife(egbon)
a bụrọ’m a minute man(egbon)
ọ sịm
egbon!!
ị mana ị bu senior man (egbon)
m pia gi oku (egbon)
ọ chọrọ one minute man
egbon
[post-chorus]
brother sunny onye ụlụani
phyno fino onye ụlụani
aunty shade onye ụlụani
masterkraft eze ụlụani

[pre-chorus]
nwa, onwe ka odi
nwa bia na level anyi ma ebi ị no
wepu aka na cable ọ n’ada oku
kupulu di mata n’o di oke onu
pasa, okwa ife’m n’eribu ka ịji eme ọnụ
ọ kwa nwa ị na anwụrụ ka’m n’añu onu
ya ka ị ji akụ’m anya ka ọ my fault
nwa pasa godi ka’m buo gi ọlụ

[chorus]
osi’m
egbon!!
ị mana ị bu senior man
egbon
m taa gi ife(egbon)
a bụrọ’m a minute man(egbon)
ọ sịm
egbon!!
ị mana ị bu senior man (egbon)
m pia gi oku (egbon)
ọ chọrọ one minute man
egbon
[post-chorus]
brother sunny onye ụlụani
phyno fino onye ụlụani
aunty shade onye ụlụani
masterkraft eze ụlụani

[outro]
master

letras aleatórias

MAIS ACESSADOS

Loading...