letras.top
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

letra de egedege - larry gaaga

Loading...

master

larry gaaga

[chorus: theresa onuora]

ijele erubego ọbụ mụ n’onye ga agba egwú eh?
obudu mụ n’onye ga-agba egwu oh
mụ na onye ga-agba egwu mụ
ijele mụ eru eh eh
theresa onuora nọ mụ n’ekwu oh
onye oma m ji eje mbali n’ijele mụ eru eh
o na ji mara mba nọ mụ na-agu nwanne oh
mụ na etinu egwu nu, mụ na onye ga agba egwú oh
onye ga agba eh

[verse 1: flavour]
ina eme guy achọrọ m ịma (aiyo)
o chongonoko achọrọ m ịma (aiyo)
i gbagoro gbada achọrọ m ịma (aiyo)
i chowa ịma nu ije na nke emma (aiyo)
ijele ndị igbo anyị apụtago egwu (aiyo)
ezege ndị igbo anyị apụtago egwu (aiyo)
theresa onuora na-agbanite egwu (aiyo)
phyno:
se se
flavour:
larry gaaga ihe nwe ejewe eme

[verse 2: phyno]
ị na eme ife me mụ invite make eh sure na ụmụ asa ya abịa
and i hazichaa table m dese bottle men ga ala
ị hang a men marụ na agbo-aza aya aza
ọzọ na pounds ama aga just marụ na alert ama aba
nwa hapụ ife akọlụ i
bunye ukwu ka m bọli i
na abịa nu abịa ka m koli i
na amaka maka na m chọlụ i
just maka na i wan jolli
o sị “you are not the one for me”
ọkwa ị zarọ m mgbe m kpolu ị
bịa gwanuụ ịfe m melụ i
ebee!

[chorus: theresa onuora]
ijele erubego ọbụ mụ n’onye ga agba egwú eh?
obudu mụ n’onye ga-agba egwu oh
mụ na onye ga-agba egwu mụ
ijele mụ eru eh eh
theresa onuora nọ mụ n’ekwu oh
onye oma m ji eje mbali n’ijele mụ eru eh
o na ji mara mba nọ mụ na-agu nwanne oh
mụ na etinu egwu nu, mụ na onye ga agba egwú oh
onye ga agba eh
[verse 3: flavour]
ai ye ye ye ye ye ye ye
na eteru m eh (na eteru m egwu)
na agbaru egwu (na agbaru egwu)
yọwarụ eh (yọwarụ eh)
kwashashi nwe
ashi m n’eteru m eh (na eteru m egwu)
na agbaru egwu (na agbaru egwu)
chi saru m eh (yọwarụ eh)
shashi nwe

ịma kwa na ihe nke nụ a karịa m aka eh
ejebe ejebe anaba anaba ebure jebe
ịma kwa na nwa nke nụ emeruo m arụ eh
ọcha ka omaka, nke gị amaka, ịma na i maka

[verse 4: phyno]
abụọ, atọ, anọ, ise, isii, asaa
from monday ruo to sunday
anyị na eri ife ka ọ bazaar (bazaar)
spending money by the bar
m tinyeru nwa nọ na the bar
guy atachigo m
voice m akpochigo m ka m enwezilu catarrh

nwa hapụ ife akọlụ i
bunye ukwu ka m bọli i
na abịa nu abịa ka m koli i
na amaka maka na m chọlụ i
just maka na i wan jolli
o sị “you are not the one for me”
ọkwa ị zarọ m mgbe m kpolu ị
bịa gwanuụ ịfe m melụ i
ebee!
[chorus: theresa onuora]
ijele erubego ọbụ mụ n’onye ga agba egwú eh?
ọbụdụ mụ n’onye ga-agba egwu oh
mụ na onye ga-agba egwu mụ
ijele mụ eru eh eh
theresa onuora nọ mụ n’ekwu oh
onye oma m ji eje mbali n’ijele mụ eru eh
o na ji mara mba nọ mụ na-agu nwanne oh
mụ na etinu egwu nu, mụ na onye ga agba egwú oh
onye ga agba eh

[bridge: theresa onuora]
larry gaaga gị ka egwu na-akpọ oh
onye oma m ji eje mbali n’ijele mụ eru eh
ijele ndị igbo ka egwu na-akpọ oh
flavour nwa nne m n’ijele mụ n’eru eh
anyị ga aguzi egwu nweru ego na ajụ nwa nne oh
ijele erubego ọbụ mụ n’onye ga agba egwú eh?
igbo zuru ezu ka egwu na-akpọ oh
ndi oma m ji agbaru ghali n’ijele mụ eru eh
ezege ndị igbo ka egwu na-akpọ oh
phyno ji egwu oh mụ na onye ga agba egwú oh
onye ga agba eh (mix monster) eeeh

[outro: peter edochie]
ihe onye nwe k’oji ana aka
ife dị mma dị mma
larry gaaga, theresa onuora na-agụ egwu egedege, flavour na phyno (gaaga music)
mana ndị be anyị sị na onye obula na alọ kalịlị ya anya ọ na eme gịnị? ọ na e kili ya e kili
ife onye tụlụ ego ya abulo ụsa
afa m bụ peter edochie, and akpọ m ebubedike

letras aleatórias

MAIS ACESSADOS

Loading...