letra de doings - flavour n'abania
eeh nwanne if it’s a hit aka anyi dia
who no know go know na mehn donye iru n’iga amaa
obodo edelu jim-jim
enwepute cash añaa na-enu
maka na onye na-ekwero ga-ekwee
a nwee gwazie gị na ọ na-eme
nwanne ife na-ebe ka na-ebee
i fugo na doings get levels
ndi agaba (lee lee — ahaa)
mehn i makwa emee (ahaa)
a babe i makwa eme (ahaa)
guy ijeko oleee (ahaa)
i ma n’ife edele-ede (ahaa)
na ọbụ ife enyele-enye o (ahaa)
na street omеle eme (ahaa)
i fugo na doings gеt level
ebube agụ na-eche nu agu eeee
okilikili ka agba ukwu ose
enyi i ga alaiki anyi ooo
(iga alaiki anyi ooo)
nwanne i makwa ka anyi si kwadoo
you cannot stop a moving train oo
m bunye gi ya i ga alaiki anyi ooo
(i ga alaiki anyi ooo)
the girl si na ma ada anyu-anyu
mana ọ bụ maka n’ọda agba mmili
ilie my money ebele adilia
ana m anụ ifeee
i mana ifu doings i ga-agbakaa
k’ida afụ ụzọ i nara anụ ifee
iyokoo doings get levels ooo
(i fugo na doings get level)
ndi agaba (lee lee abaaa)
mehn i makwa emee (abaa)
a babe i makwa emee (abaa)
guy ijeko oleee (abaa)
i ma n’ife edele-edee (abaa)
no be ife enyele-enye oo (abaa)
na street ọ mele-eme (abaa)
i fugo na doings get level
boys a na-ama aka
open up gosi ya your babe
si ya som na awa-awa
mu na gi ada agba mgba
nwa ọ bialu ije ya ana-ana
edoko buleebu na toscana na akuzi ka carpenter
afụ dimkpa afu ogologo iru ya
na nwoke bute ike
na umu nwa ga afunata isi a
the boys libe ife na ndi egwu ga akpọnata ụbọ
emesia akpọluo ụnọ
na ofe m nwa ga atọnata ụtọ
asi m na ọ ya atọnata ụtọ (ibeee)
jugodi akuku ite
na e nwekwaa levels to this
ekenee kenee chukwu na hustle e mechaa pụta ife
e nwee ife di iche from égbé na égbè
na onye ji egbe na-agba égbé
and onye ji ego febe-ego
onye ji egbe agbawa egbe
guy kilibe doings (eeee)
just negodu doings (eeeee)
udi ife a na-eme na movies (eeee)
fa ncha socha na doings (eeee)
asa i na anwulu na doings
okwa ntụọ ọkpọnwa m zubis
the convoy that we move in
fa ncha socha na doings
the girl si na ma adi anyu-anyu
mana ọ bụ maka n’ọda agba mmili
ilie my money ebele adilia
ana m anụ ifeee
i mana ifu doings i ga-agbakaa
k’ida afụ ụzọ i nara anụ ifee
iyokoo doings get levels ooo
i fugo na doings get levels
kedụ ife i na ata jiri anyi okwu…
i fugo na doings get levels
kedu ife i na ata jiri anyị anyaa
i fugo na doings get levels
nwanne i ga emenwu ife anyi na-emee
i fugo na doings get levels
i mazikwa na-ekelu ọlụ ekee
i fugo na doings get levels
yahaaa
who no know go know
na men donye itu n’iga ama
obodo edelu jim-jim
enwepute cash añaa na-enu
maka na onye na-ekwero ga-ekwee
a nwee gwazie gị na ọ na-eme
nwanne ife na-ebe ka na-ebee
i fu go na doings get levels
ndi agaba
letras aleatórias
- suggested friends › letra de pretty soon your grave will be a landfill - suggested friends
- 57 pixels › letra de skip to the end - 57 pixels
- baby e › letra de black dress - baby e
- yoku masaki › letra de tm 77 - yoku masaki
- mora trask › letra de min far - mora träsk
- zuukou mayzie › letra de renoi mi nippone - zuukou mayzie
- elzhi › letra de hands up - elzhi
- trae tha truth › letra de in the hood - trae tha truth
- lupe fiasco › letra de the run down - lupe fiasco
- sean pages › letra de get it right remix - sean pages