letras.top
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

letra de onye akaebe - elveektor

Loading...

eh
wo
charlie
thank you
ikiricha ebe ịnọ kita iga asi ka ị jụọ nu chukwu ese
what am i not doing right ebe mua aburo onye aka ekpe
you want attention mana ana ekiri gi ka yi zi azu efe
you want affection mana mana otu gi bu ife boys na zi eke
f-ck all the ig likes and and the thirsty trap
deep down ife icholu bu my wesley snipesl
afu m the blade on your wrist ọ rapu very deep stripes
and before you try it again nne make you first think twice
onye rape gi ka ịkpọọ eze
maka ego ka ina efe
you love to ride and post the benz erie gi ka ibu ji na ede
you love to come his defense ready for the nsi na egbe
i said you should come to fence ka m wee nwe ike fu your face
d-mn!
otili gi ife tinka tiri pan (pan)
mgbe ona etighi osi gi emek na sound (sound)
mgbe ona etighi o feel kwa na obu the man
but a p-ssy n-gga is a p-ssy n-gga fam
ikiricha ebe ịnọ kita iga asi ka ị jụọ nu chukwu ese
what am i not doing right ebe mua aburo onye aka ekpe
you want attention mana ana ekiri gi ka yi zi azu efe
you want affection mana mana otu gi bu ife boys na zi eke
maybe it’s the pills
maybe it’s the drugs
maybe it’s for love
but what i’m searching for
it’s not worth dying for
desperate people crying
broken people hurting
i’m desperate and in fighting
but you can’t fight when you’re drowning
if to say na film i for change the channel
onye ga abụ the light at the end of the tunnel
so maybe it’s the pills
maybe it’s the drugs
ọ gbajuo dọọrọ
onye ga agbara m akaebe
ama m na inulu chukwuma maka ikenna adiro ready
mana inyulu ikenna 4 times a night before the wedding
isi na ịga akwụsị ịgba away match after the wedding
kee ife o take? it’s just a fortnight nite
you are back to your vomit right after
got back to your hubby
he is touching your body
he is f-ckin annoying
he is reaching for oil
ichoro ya but you are not gonna stop him
he is just gonna rush it
2 seconds he gon burst
and iga eje je inside the bathroom to wash off the rubbish
nuo krest nuo mmiri just to make sure you stop it
nwa gị dị ugly
oburo my portion
onwero dioption
nyeya d portion so he can die now you own all his portion
men take precaution please
ikiricha ebe ịnọ kita iga asi ka ijuo nụ chukwu ese
what am i not doing right ebe mua aburo onye aka ekpke
you want attention mana ana ekiri gi ka iyizu azu efe
you want affection mana obi ka girls na….
someone please call 911
ọ gbajuo dọrọ
i’m losing my mind
ọ gbajuo dọọrọ
got to rewind yeah
onye ga agbara m akaebe (onye ga agbara m akaebe)

letras aleatórias

MAIS ACESSADOS

Loading...