letras.top
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

letra de igbo landing - elveektor

Loading...

ọ ga aka m mma na m bụ onye nwụrụ anwụ karịa na mua bụ ohu
ife men na afụ na aka men ibe fa gosi na men bụ ohu
azu ka anyi ji aba na mmiri anyi ncha niile dikwa n’otu
biko nye men hennessy ife m chọrọ ịnụ kita bụ so water
ka ọ welu gbazee m obi
maka na ogbu oja na eficha nụ ọnụ welu na afụ opi
elveektor with the master stroke aka-oche
nsibidi 2 serving food for thought ka eku ofe
elveektor bu otimpku si nsukka welu bata eko
bata eko, fuzienu ebe men nozi na eko
okongwu ịchọ ka m bia your house bịa saba motor
ka inuo m nsi na isi jiri career m wee gbazie lotto
no mehn
nah nah
i’d rather stay on my own
in 07 mc loph si m f-ck the throne
na m jee na alaba chọọ marketer ga ebu nye m the dough
starstruck and speechless m welu cut-tuo the phone
imagine loggidy talking to a stranger on the phone
young blood they will test you when you unto the gold
mma chezo ife my people fu na the boat
ọ ga aka m mma na m bụ onye nwụrụ anwụ karịa na mua bụ ohu
ife men na afụ na aka men ibe fa gosi na men bụ ohu
azu ka anyi ji aba na mmiri anyi ncha niile dikwa n’otu
biko nye men hennessy ife m chọrọ ịnụ kita bụ so water
nwa afọr adia agba kwa odibo
so ego ka ọ na agbalu odibo
hapụ mmadụ
onye igbo will only bow to chukwu okike
azụ ka anyị ji aba na mmiri
the story gbaakwa m anya mmiri
ị ruo na georgia ijuo maka igbo landing
my people choose death kama igba ohu na ndụ
dunbar creek na 1803
nkolu gị the facts nwanne iche na ọ film
onye awka adia eche gate
onye igbo adia abụ slave
mmili bụ anyị bịa
mmili ga ebu anyị ṅaa
anyị si kà anyị solu mmiri kama aga ebu anyị waa
that’s why ịfụ an igbo man odia achọ kwa igba last
some people will only ride for you ma ina ewete ego gas
now ndị ọchịchị na egbu anyị
anyị na agba ọbara here
ha adia invest in the youths, ụmụ fa anọrọ here
ife men na ele men
ife owu-ite na eme men
some men nọ na nga màkà ife men na eme men
inwe kwa ike ịdị free your mind a nọrọ na prison
oyi ka eji malu uguru
nwanne chelu your season
ọ ga aka m mma na m bụ onye nwụrụ anwụ karịa na mua bụ ohu
ife men na afụ na aka men ibe fa gosi na men bụ ohu
azu ka anyi ji aba na mmiri anyi ncha niile dikwa n’otu
biko nye men hennessy ife m chọrọ ịnụ kita bụ so water

letras aleatórias

MAIS ACESSADOS

Loading...