letras.top
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

letra de ofo - dr. zed

Loading...

onye nwere gi nwere ife
onye juru gi juru odogwu
odogwu akata’ka
ezechit’oke abiama

ekene k’anyi ji we bia
n’ekene gi maka unya
buru uto ekene n’ekene gi o!
maka odiru
ubochi ikelu mmadu
k’ikelu ife oga abu
ig’ekesi mmadi kpafutaruya oria
maka gini! aguhe ozo, aguhe onu nni

anyi n’ario ogonogo ndu n’aru isi ike (ah-ah-ah-aah)
udo n’anu n’akunuba (ah-ah-ah-aah)
ndu nwoke, ndu nwanyi (ah-ah-ah-aah)
nke onye n’eme ya bara ya (ah-ah-ah-aah)
nke onye n’eme ya gara ya
imete ijiri isi we buru, ofo k’a nji we biri
nke onye n’eme ya gara ya
imete ijiri isi we buru, ofo k’a nji we biri

oburu n’aru esiro mmadu ike onweru ife og’eme
oburu n’enwero udo onweru ife ag’eme
anyi n’ario gi aru ike anyi n’ario gi udo
tukwasiri ya ifunanya olisa do-do-do
maka ebe ifunanya di n’udo n’achi o!
anyi anochina mmadu, mmadu anochina anyi o!
anyi n’ario ogonogo ndu n’aru isi ike (ah-ah-ah-aah)
udo n’anu n’akunuba (ah-ah-ah-aah)
ndu nwoke, ndu nwanyi (ah-ah-ah-aah)
nke onye n’eme ya bara ya (ah-ah-ah-aah)
nke onye n’eme ya gara ya
imete ijiri isi we buru, ofo k’a nji we biri
nke onye n’eme ya gara ya
imete ijiri isi we buru, ofo k’a nji we biri

ah-ah-ah-ah
ah-ah-ah-ah
ofo ka nji we biri
ah-ah-ah-ah…eh!

otigba one of africa

letras aleatórias

MAIS ACESSADOS

Loading...