letras.top
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

letra de idi ebube - dr. zed

Loading...

ị dị ebube (ị dị ebube)
ị dị ebube (i dị mma)
ị dị ebube anam ekele gi (aka n’agwo oria)

ị dị ebube (chi n’eleta mu)
ị dị ebube (onye n’emere mu ihe di nma)
ị dị ebube anam ekele gi (nara ekele mu o)
ị dị ebube (nara otito mu o)
ị dị ebube (onye olu ebube)
ị dị ebube anam ekele gi (chinechere mu o)
ị dị ebube (ị dị mma)
ị dị ebube (chi mara obi mu o)
ị dị ebube
anam ekele gi

onye n’emere mma
ị dị mma
okaka
chi kere uwa n’okwu onu ya
aka n’agwo oria
ike nile dị gi n’aka
you are so great and mighty
there is no god like you
onweghi chi dika gi
i am very-very grateful
so grateful
for all you have done for me (aname’kele gi chineke nna)
ị dị ebube (ị dị ebube papa mu’e!)
ị dị ebube (ị dị ebube papa mu’e!)
ị dị ebube
anam ekele gi (aname’kele gi chineke nna)

ị dị ebube (papa make a way)
ị dị ebube (papa bi n’igwe)
ị dị ebube anam ekele gi (aname’kele gi chineke nna)
ị dị ebube ((papa bi n’igwe)
ị dị ebube (olisa bi n’igwe ye)
ị dị ebube anam ekele gi (aname’kele gi chineke nna)
ị dị ebube (ya-ya-ye-ya-ya-ye)
ị dị ebube (zabaraba- ya-ye)
ị dị ebube anam ekele gi
nkoba ife oma gi bu chi n’emere mu
onu m’apughi ikocha ya
chi g’eji we bo
obu gi bu chukwu
onye mere ka josef
wee si n’ulo mpkoro
wee buru eze ndi egypt
obu gi bu chukwu
onye gbanwere onodu david
owee si n’onye nche aturu
wee buru eze ndi israel
obu gi bu chukwu
onye gbanwere onodu esther
owee si n’ibu oru
wee wo nwunye eze n’ala ozo
(aname’kele gi chineke nna)
ị dị ebube (ị dị ebube papa mu’e!)
ị dị ebube (ị dị ebube papa mu’e!)
ị dị ebube anam ekele gi (aname’kele gi chineke nna)
ị dị ebube (choir master nyem onu gi o!)
ị dị ebube (choir master nyem onu gi ye-ye!)
ị dị ebube anam ekele gi (nguba mmesoma ya)
ị dị ebube (mmesoma ya)
ị dị ebube (ehe!)
ị dị ebube anam ekele gi (nsi gi nguba mmesoma ya)
ị dị ebube (mmesoma ya)
ị dị ebube (ehe!)
ị dị ebube anam ekele gi
mmesoma ya
ehe-ehe-ehe, ehe-ehe-ehe!
ehe-ehe-ehe
ehe-ehe, dika nguba mmesoma ya
ị dị ebube (oh ogini)
ị dị ebube
ị dị ebube, anam ekele gi
biko-biko-biko-biko nuru onu mee!
ị dị ebube (biko nuru onu mee!)
ị dị ebube (otito gi juru m’onu eh!)
ị dị ebube anam ekele gi (nguba mmesoma gi o!)
ị dị ebube (otito gi juru m’onu eh!)
ị dị ebube (baba, baba m’eh!)
ị dị ebube anam ekele gi

letras aleatórias

MAIS ACESSADOS

Loading...