letra de bia jaa ya mma - dr. zed
bia soro mu n’eto yo
bia nu k’anyi kele nu ya
n’ihi n’odi mma
soro nu’m kele nu ya
ahughi’m onye ozo di ka gi
nani gi bu oma,m nwere
ahughi’m onye ozo di ka gi
aga m’akpo gi dike
oji obara asacha njom
nwaturu nke kalvari
bia soro mu n’eto yo
bia nu k’anyi kele nu ya
n’ihi n’odi mma
soro nu’m kele nu ya
ahughi’m onye ozo di ka gi
nani gi bu oma,m nwere
ahughi’m onye ozo di ka gi
aga m’akpo gi dike
oji obara asacha njom
nwaturu nke kalvari
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
bia soro mu n’eto yo
bia nu k’anyi kele nu ya
n’ihi n’odi mma
soro nu’m kele nu ya
nko ifе chim n’efe n’emе
chi g’eji ma chi g’abo
nko ife chim n’efe n’eme
nkoba ya nma okocha ya
oji obara asacha njom
nwaturu nke kalvari
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
letras aleatórias
- the kvb › letra de between suns - the kvb
- gambino la mg › letra de eyes contact - gambino la mg
- babelaid › letra de det er g - babelaid
- westcross › letra de il nostro posto - westcross
- bob luman › letra de sweet baby jane - bob luman
- uma2rman › letra de в голове моей г... (vgmg) - uma2rman
- 404hxllxw › letra de idontgiveashitidontwannalive - 404hxllxw
- reuben bullock › letra de broken cheek - reuben bullock
- charlene soraia › letra de tragic youth - charlene soraia
- frank beans › letra de pieces of - frank & beans