
letra de bia jaa ya mma - dr. zed
bia soro mu n’eto yo
bia nu k’anyi kele nu ya
n’ihi n’odi mma
soro nu’m kele nu ya
ahughi’m onye ozo di ka gi
nani gi bu oma,m nwere
ahughi’m onye ozo di ka gi
aga m’akpo gi dike
oji obara asacha njom
nwaturu nke kalvari
bia soro mu n’eto yo
bia nu k’anyi kele nu ya
n’ihi n’odi mma
soro nu’m kele nu ya
ahughi’m onye ozo di ka gi
nani gi bu oma,m nwere
ahughi’m onye ozo di ka gi
aga m’akpo gi dike
oji obara asacha njom
nwaturu nke kalvari
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
bia soro mu n’eto yo
bia nu k’anyi kele nu ya
n’ihi n’odi mma
soro nu’m kele nu ya
nko ifе chim n’efe n’emе
chi g’eji ma chi g’abo
nko ife chim n’efe n’eme
nkoba ya nma okocha ya
oji obara asacha njom
nwaturu nke kalvari
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
ifeoma o n’eme
bia ja ya mma
olu oma o n’aruru gi o!
bia nye y’ekele
ifeoma o n’emere gi o!
bia ja ya mma
bia nye y’ekele
letras aleatórias
- letra de motivation - big baller b
- letra de rival - madilyn bailey
- letra de cannibals of rotenburg - sons of perdition
- letra de gangue da nike - lil eddy (br)
- letra de knocking - sowl brown
- letra de feeling down - sharpe
- letra de don't mess with me - richard "groove" holmes
- letra de un giardino in piazza duomo - umberto balsamo
- letra de where foxglove - gerry o'beirne
- letra de na ulicę - wk (domena studio)