letra de o ga-adi mma - somie
verse 1:
ekele diri chineke na anyi furu ubochi taata
maka na onye di ndu na-enwe olileanya maka echi
ofioro afio na ndu gi taata i ma ka o ga-adi echi?
ngwa nwelu chukwu ndidi, ife ka ga-abanyesi
ife ka ga-adabasi
pre-chorus:
(aaaah eeeh)
tukwasi obi na chukwu
echi ga-abu echi oma n’ime ndu gi
(aaaah eeeh)
asim tukwasi obi na chukwu
na nke furu efu nokwa n’uzo abia
chorus 1:
ogu na mgba kariri n’ezinulo (o ga-adi mma)
oribidoro gi imagh ife i na-emezi (o ga-adi mma)
nwa gi rapuru gi gbakwuru onye ozo (o ga-adi mma)
o na-egbu gi n’ukwu afufu erikazi
o ga-adi mma, o ga-adi mma
emesia o ga-adi mma
ote aka oji di njo, emesia o ga-adi mma
verse 2:
o na-afio nu, o na-akpotu, ogbajuru doro nu
ifufe na-efe, anwu na-eti, ifolu chi omebe nu
biko butuo, abazi na mba nke gi amaka nu
ife sizie ike, jisi ike saghe onu kwue
i have a very big god oo, he’s always by my side
a very big god oo by my side by my side
i have a very big god oo, he’s always by my side
a very big god oo by my side oo
pre-chorus:
(aaah eeeh)
tukwasi obi na chukwu
echi ga-abu echi oma n’ime ndu gi
(aaah eeeh)
asim tukwasi obi na chukwu
na nke furu efu nokwa n’uzo abia
chorus 1:
ogu na mgba kariri n’ezinulo (o ga-adi mma)
oribidoro gi imagh ife i na-emezi (o ga-adi mma)
nwa gi rapuru gi gbakwuru onye ozo (o ga-adi mma)
o na-egbu gi n’ukwu afufu erikazi
o ga-adi mma, o ga-adi mma
emesia o ga-adi mma
ote aka oji di njo, emesia o ga-adi mma
chorus 2:
ebochiri gi onu ma aka gi di ocha (o ga-adi mma)
irikatalu na table ribe n’ala (o ga-adi mma)
a kuru gi ka tinker n’ulo be di gi (o ga-adi mma)
ubiam edunalu gi na village gi
o ga-adi mma, o ga-adi mma
emesia o ga-adi mma
ote aka oji di njo, emesia o ga-adi mma
letras aleatórias
- letra de cb - wiz neezy
- letra de who dat - skeng (jamaica)
- letra de you n i - jaydena
- letra de no van a llevarte - dosnaker
- letra de исповедь - agger wlati
- letra de palavra - neurônica
- letra de there is a jar that holds the things i love - tale-teller heart
- letra de kurama - remastered - tenika b
- letra de your daze - loner (phl)
- letra de hého - sensei h