
letra de testimony time - izuorah michael
testimony time
oge akuko ogbugba ama
ihe ahu daddy igwe mere m oo
onu m apughi ikowa ya
testimony time oo
okwa abu ndi nso
ihe ahu obinigwe mere m oo
onu m apughi ikowa ya
testimony time
oge akuko ogbugba ama
ihe ahu daddy igwe mere m oo
onu m apughi ikowa ya
mga ako otu yara otu
ka m ga ako one yara ibe ya oo
otu chineke m si agozi m na uwa
mga ako nke ona eme na iru
ka obu nke ona eme na azu m
aka nri na aka ekpe m ngozi chukwu
negodu ka osi gozie akara aka m
otu osi cho mu mma
ebube chineke ejula m onu ee
testimony time oo
testimony time oo
tеstimony time oo
okwanu olu chukwu oma oo
testimony time
ogе akuko ogbugba ama
ihe ahu daddy igwe mere m oo
onu m apughi ikowa ya
testimony time oo
okwa abu ndi nso
ihe ahu daddy igwe mere m oo
onu m apughi ikowa ya
testimony time
oge akuko ogbugba ama
ihe ahu daddy igwe mere m oo
onu m apughi ikowa ya
testimony time oo
okwa abu ndi nso
ihe ahu obinigwe mere m oo
onu m apughi ikowa ya
testimony time
oge akuko ogbugba ama
ihe ahu daddy igwe mere m oo
onu m apughi ikowa ya
na mmadu di ndu na eku ume na uwa
na okwanu olu chukwu oo
anyi laru na udo teta na udo
na okwa akuko ogbugba ama
nwanyi turu ime muta nwa na uwa
na okwanu olu chukwu oma oo
ihe ahu obinigwe mere m oo
onu m apughi ikowa ya
testimony time oo
okwa akuko ogbugba ama
testimony time oo
okwa abu ndi mmeri na agha
testimony time oo
testimony time oo
olu oma jehovah luru m oo
onu m apughi ikowa ya
testimony time
oge akuko ogbugba ama
ihe ahu daddy igwe mere m oo
onu m apughi ikowa ya
testimony time oo
okwa abu ndi nso
ihe ahu daddy igwe mere m oo
onu m apughi ikowa ya
testimony time
oge akuko ogbugba ama
ihe ahu daddy igwe mere m oo
onu m apughi ikowa ya
testimony time oo
okwa abu ndi nso
ihe ahu daddy igwe mere m oo
onu m apughi ikowa ya
testimony time
oge akuko ogbugba ama
ihe ahu daddy igwe mere m oo
onu m apughi ikowa ya
testimony time oo
okwa abu ndi nso
ihe ahu daddy igwe mere m oo
onu m apughi ikowa ya
testimony time
oge akuko ogbugba ama
ihe ahu daddy igwe mere m oo
onu m apughi ikowa ya
testimony time oo
okwa abu ndi nso
ihe ahu daddy igwe mere m oo
onu m apughi ikowa ya
testimony time
oge akuko ogbugba ama
ihe ahu daddy igwe mere m oo
onu m apughi ikowa ya
testimony time oo
okwa abu ndi nso
ihe ahu daddy igwe mere m oo
onu m apughi ikowa ya
letras aleatórias
- letra de sepideh - mohammad reza shajarian & gorouhe sheyda va aref
- letra de powiedz, że mnie kochasz - ich troje
- letra de batalha diária - seu pereira e coletivo 401
- letra de kab aaoge - mohit chauhan
- letra de alguien - nicolás vázquez feat. emilia attias
- letra de instant crush - estambre
- letra de 네게 줄 수 있는건 오직 사랑뿐 - december
- letra de ya ali - zubeen garg
- letra de manancial - ana paula valadão feat. andré valadão
- letra de souvenir - ana clara