
letra de levels pro max - flavour
i makwa onye i wu?
i makwa onye i wu?
i makwa onye i wu?
i makwa onye i wu?
nwoke na-apu oku
nnwa na-ebe ebe
nwoke oma osiiso
ya na nnwa oma osiiso
na we dey, na we dey, na we dey here
na we dey, na we dey, na we dey here
i si ka o bulu, o bulu ya, na we dey here
mens buzi nnukwu ike, na we dey here
ah eh
i fugodi convoy anyi ji wee bata obodo, i nolu ofuma
i nwekwaanu choice, ah eh?
i fụgodi package anyị ji wee bata obodo, i belu еbelu
security confirmed, i ma na udo na-achinu?
i ma na mеns bata obodo, anyi ka fa na-enene?
i ma na ndende edee?
ma na mmemme emewe?
abobi nwere omuma eji eri ego, agu ji egbe
i makwa onye i wu?
nwoke na-apu oku
factory fitted, full option, double silencer
ife a na-apia bu mpiawa azu nu, double condenser
ife anyi bu bu odogwu odogwu, ike na ebube mmuo nso
aka anyi buzi nchawa nchawa, uda egbe ndi nso
i makwa onye i wu?
letras aleatórias
- letra de godbless - joshua epithet
- letra de waiting for the day - won jang
- letra de 괜히 (in vain) - east frog
- letra de ijo ife - yemmy smith
- letra de scheuren - row one
- letra de ハロ (haro) - sakanamon
- letra de 2 am / fuck you - gxgetalegion
- letra de [untitled] - 10 - 戸張大輔 (daisuke tobari)
- letra de one out (tonight) - devlo zm
- letra de ideal - mkt. (jp)