letras.top
a b c d e f g h i j k l m n o p q r s t u v w x y z 0 1 2 3 4 5 6 7 8 9 #

letra de game changer (acapella) - flavour

Loading...

[intro]
the emperor, the conqueror
the champion, the lion is here
nzogbu nzogbu
enyimba enyi

[hook]
tuo ya dike (ahhh)
ne nu dike
tuo ya dike (ahhh)
ne nu dike

[verse 1]
ihe eji amara dike eru o nu
egwu e change go
ihe eji amara dike eru o nu
egwu adagharigo

[chorus]
onwere ngabasi (ahhh)
onaemekasi (ahhh)
onwere ngabasi (ahhh)
ona apiakasi (ahhh)
ebubedike (ahhh)
iferikekwe (ahhh)
nwanyi manaria
achalugo dike (ahhh)
[verse 2]
clear the road for who sabi
(who wey, who dey, who dеy, who dey)
step aside for thе game changer
(who wey, who dey, who dey, who dey)
who dey zuzuu
onye ana ekwu maka ya aputago
(who wey, who dey, who dey, who dey)
anu ana agba egbe ona ata nri
(who wey, who dey, who dey, who dey)
who dey para

[chorus]
onwere ngabasi (ahhh)
onaemekasi (ahhh)
onwere ngabasi (ahhh)
ona apiakasi (ahhh)
ebubedike (ahhh)
iferikekwe (ahhh)
nwanyi manaria
achalugo dike (ahhh)

[bridge]
the emperor, the conqueror
the champion, the lion is here
nzogbu nzogbu
enyimba enyi
the emperor, the conqueror
the champion, the lion is here
nzogbu nzogbu
enyimba enyi
[hook]
tuo ya dike (ahhh)
ne nu dike
tuo ya dike (ahhh)
ne nu dike

[outro]
ihe eji amara dike eru o nu
egwu e change go
ihe eji amara dike eru o nu
egwu adagharigo
oshirijigbo (ahhh)
mmanwu shinne (ahhh)
oga ndi oga (ahhh)
ike na ebube dike (ahhh)
we no dey carry last (ahhh)
osebuluwa nnonyelu anyi (ahhh)
nwanyi manaria (ahhh)
achalugo dike (ahhh)

letras aleatórias

MAIS ACESSADOS

Loading...